Mwakpo ndị ‘bandit’ ga-abụ ihe ochie ma m banye n’ọchịchị – Tinubu gwara ndị…
Bola Ahmed Tinubu, onye ji ọkọlọtọ ndị 'All Progressives Congress' (APC) azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa ekwuola na ya ga-eweta nsogbu mwakpo ndị ekperima 'bandits' n'isi njedebe na Kaduna Steeti, ma ọ bụrụ na ya merie na ntuliaka 2023.…