Ash Wednesday: Ụkọchukwu na-agba Ndị uka Kraịst ume ka ha zere ihe ọjọọ
Rev. Fr. Godfrey Gopep, onye ụkọchukwu Parish nke St Finberrs’ Catholic Church, Rayfield, Jos, dụrụ ndị Kraịst na ndị Naijiria n’ozuzu ha gbaara ihe ọjọọ ọsọ n’oge ibu ọnụ.…