Akụkọ na ewuewu Gọvanọ Ganduje ewepụtala ọtụtụ ụgbọ ala ọhụrụ CHIDI IGWE Oct 31, 2022 0 Aka n’achi Steeti Kano bụ Dọkịta Abdullahi Umar Ganduje ewepụtala ụgbọ ala otu nari ọgbara ọhụrụ na tagzi iri ise iji kwalite njem na steeti Kano, obodo nke abụọ na-azụmaahịa na Naịjirịa.…