Ndị na-achọ ịkụchapụ mmeri Bola Tinubu na ntuliaka na-arọ nrọ ọcha – Ayo Fayose
Aka chịburu Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose ekwuola na ndị na-achọ ka a kagbuo nhọpụta Bola Tinubu dịka onye ga-achị Naịjirịa na-arọ nrọ ọcha.
O kwuru nke a n’ụbọchị Tuzde na mkparịtaụka ya ụlọ ntaakụkọ Channels TV.
N’okwu ya, ọ sị:…