Ihe Gọvanọ Uzodimma sị bụ ọrụ ndị Ebubeagu n’Steeti Imo
Gọvanọ Imo Steetị bụ Hope Uzodimma ekwuola ụfọdụ ọrụ ndị otu nchekwa Ebubeagu nke steetị ya na-arụ.
O kwuru nke a mgbe ọ na-aza ajụjụ n’ụlọọrụ ntaakụkọ Channels TV na mgbe ụbọchị Tuzde.
Uzodimma sị na ọrụ ndị Ebubeagu na-arụ bụ ịbanye…