OKWU MAAZI CHARLES SOLUDO KWURU TAA BỤ ETU Ọ GA-ESI CHļA ANAMBRA STEETI.
Ọ sị na ya agaghị enwe oriri na Steeti ahụ ruo mgbe ọkụ latrịk, mmiri, ụbịam, nchekwa batara na steeti ahụ ma kwusie ike na ya agaghị eji ego ndị Anambra gbaa origo.Ọ sị na ọrụ ya ga-agbado ụkwụ na akwụkwọ nke si na ọgbakọ ha mereỌ sị na!-->…