Idu N’iyi Ọrụ: Gọọmenti UK Ekeleela Onyeisiala Tinubu na Osote Ya Shettima
Gọọmenti UK ekeleela Bola Tinubu na Kashim Shettima maka idu n'iyi ọrụ ha dịka onyeisiala na osote onyeisiala Repọblik nke Naijiria.
Nke a dị n'akwụkwọ ozi ụlọ ọrụ Britain High Commission na Naịjirịa wepụtara.
N'ozi o degaara…