Browsing Tag
Asụsụ
NDI isi oru Naijiria akwadola amuma asusu ala anyi
Ndi Federal Executive Council akwadola ka ana akuzi asusu ala anyi na ulo akwukwo primaryi gba gburugburu ala anyi.
Onye Minista n’ahu maka nmuta bu, Adamu Adamu gwara ndi ndi ntaakuko nkea mgbe ha mechara ogbako ha nke onye no n’isi ya…
Ndị Uganda nọ n’Australia na-amalite ụlọ akwụkwọ asụsụ ha.
Ndị Uganda nọ n'Australia na-amalite ụlọ akwụkwọ asụsụ ha.
Asụsụ Igbo.
Asụsụ Igbo bụ isi asụsụ ala ndị Igbo. Ọ sitere na otu asụsụ Igbo kwesịrị ekwesị, Ikwerre, Ika, Izii–Ikwo–Ezza–Mgbo, Ogba, na Ukwuani-Aboh-Ndoni, nke a na-ahụkarị na mpaghara ndịda Naijiria. Ọ na-adabere n'ọtụtụ ihe na ụda olu, ntụgharị ụda!-->…