Afọ ole ka nwata kwesịrị iru tupu e nyewe ya ọgwụ ụkwara?
Akụkọ dị icheiche apụtala n'ọdị nso a na mba ụwa dị icheiche gbasara etu ahụike ụmụaka si kawanye njọ dịka ha ṅụchara ọgwụ ụkwara.
N'ụbọchị 15 nke ọnwa Disemba ka otu nwata dị afọ abụọ na ọkara kwụsịrị iku ume n'obodo Mumbai na mba India…