VON na onye mmekọ Adanian na-emekọ ihe iji kwalite Tech Start-ups, Digital Broadcasting na Africa.
Voice of Nigeria, VON na ụlọ ọrụ nkà na ụzụ Africa, Adanian Lab na-emekọ ihe iji kwalite mmalite teknụzụ na mgbasa ozi dijitalụ iji mee ka mgbanwe dijitalụ dịkwuo elu n'Africa.
Mgbe ọ na-ekwu okwu n'Abuja n'oge mbinye aka nke!-->!-->!-->!-->!-->…