Nwunye aka na-achị steeti Anambra, bụ Oriakụ Nonye Soludo enyela ụmụnwaanyị iri atọ ikike ịzụ ahịa n’oge mmalite nke Solution House -2-Women Initiative na Prọfesọ Dora Akunyili Women Development Centre, Awka, isi obodo steeti ahụ.
Oriakụ Soludo onye kwuru na Solution House-2-House Women Initiative bụ ihe atụ inye ike iji nyere ndi a aka:
n’ezinaụlọ ndị na-enweghị ego na ndị inyom na-abanye na obere azụmaahia.
Leave a Reply