Take a fresh look at your lifestyle.

Ọtụtụ ndị sayensị ụlọ nyocha ahụike si Naijiria Akwagala UK.

Chigo dere ya n'Igbo.

0 318

Onye isi oche kọmitii na-ahụ maka nhazi ọgbakọ, Oriakụ Doris Mark, onye bụkwa onye isi oche Otu Association of Female Medical Laboratory Scientists of Nigeria(AMLSN) Oshodi-Isolo, kwuru, sị, “Ọtụtụ ndị sayensị ụlọ nyocha ahụike, ndị ọrụ nka, ndị enyemaka na ndị dọkịta na-apụ na Naijiria n’ihi ọnọdụ eletaghi ha anya.

“Anyị enweela ihe karịrị ndị ọkà mmụta sayensị ụlọ nyocha ahụike  di 300 ndị si na Naijiria, gaa United Kingdom  naanị n’ime ọnwa isii.

Ha na-apụ na Naijiria

n’ihi na ha chọrọ ịga ebe a ga-akwụ ha ugwo nke ọma ma nye ha onyinye na ohere maka nyocha.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *