Take a fresh look at your lifestyle.

Mịnịsta na-ahụ maka interiọ na-achọ mmekorita steeti iji belata  oke mmadụ n’ụlọ mkpọrọ.

Bilkisu Halilu Paid ere ya na bekee.

0 277

Mịnịsta na-ahụ maka interiọ na-achọ mmekorita steeti iji belata  oke mmadụ n’ụlọ mkpọrọ.

Mịnịsta na-ahụ maka  interịọ na Naịjirịa bụ Rauf Aregbesola akpọọla oku ka e nwee mmekorita n’etiti steeti na gọọmentị etiti iji  belata  oke mmadụ n’ụlọ mgbazigharị

Aregbesola kpọrọ oku a na Satọde mgbe ọ na-emepe ụlọ ọgwụ  steeti Rivasi.

Dị ka onye ozi ahụ si kwuo, ụlọ ọrụ nchekwa na ndị ọrụ na-eru n’ oke na Gọọmenti etiti na-etinye ego karịa n’idobe ndị mkpọrọ n’ime ụlọ ndị ahụ.

Aregbesola kwuru na gọọmentị steeti ahụ nwere ike inye aka site n’ịrụ ụlọ ikpe n’ụlọ ọrụ ndị ahụ.

Dịka o siri kwuo, gọọmentị etiti na-emefu nde Naịra kwa afọ na-edobe ndị mkpọrọ nrụrụ aka ha erughi N10,000.

Aregbesola gosikwara na gọọmentị etiti na-arụ ụlọ ọrụ nchekwa mmadụ puku mmadụ atọ na mpaghara

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *