Take a fresh look at your lifestyle.

CBN :Mbawanye usoro mbubata na mbupu ngwaa ahia.

Hauwa Abubakar Anaja dere ya na bekee.

0 284

CBN :Mbawanye usoro mbubata na mbupu ngwaa ahia.

Godwin Emefiele, bụ Gọvanọọ ọba ego ala Naijiria na-ekwu na ngalaba ụlọ akụ na-agba mbọ Mbawanye usoro mbubata na mbupu ngwaa ahia.

O kwuru na mmemme RT200 enweele maka nke a.

Emefiele kwuru, “Achọrọ m ime ka obi sie gị ike na ụlọ akụ ahụ na-agba mbọ ịkwalite  nke a.

“N’ezie, unu niile dị mkpa na oku nkwuwa okwu a nke ịgbasa mbubata na mbupu  akụ na ụba.

“Maka ndị na-ebupụ mbupụ, na-efegharị ọkọlọtọ Nigeria n’ahịa mba ụwa, Kọmitii Bankers na CBN dị njikere iso gị na-arụkọ ọrụ iji nweta ihe mgbaru ọsọ gị.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *