ỌMỤMỤ N’ALA IGBO NA KA HA SI ELETA NWANYI MỤRỤ NWA.
E nwere aha di iche iche ndi Igbo n’aba iji gosi na uru dị n’imu nwa .Aha ndi ahụ gosikwara n’Igbo kwenyere n’ọmụmụ ma kwenyesie ya ike.Aha ndi ahụ bụ: Nwamaka,Nwabachili,Nwabụndo,Urunwa,Nwabụfo.
Ha ejighikwa nwayi mụrụ nwa egwu egwu.Nke a mere ha ji ele ya omugwo nke oma,site n’ime ihe ọ bụla ha kwesiri ime,ka o were gbasie ike.Ha na-agba mbo hụ na nwanyi ahụ gara ezigbo ụlọọgwu were mụọ nwa ma kwadoro ya ihe ọmụgwọ nke oma.
Leave a Reply