IHE MASIRI ỤMỤNWAANYļ.
Ha anaghị eji ụmụ ha egwu egwu makana ezinaụlọ ha dị oke mkpa.
Ha chọrọ ka ha kee ekike dị mma .
Ụmụnwaanyị ala Igbo na-achọ ụmụnwoke na-agba mbọ.
Ha na-achọ itinye aka n’ọrụ oge ọbụla, ha anaghị achọ ịnọ nkịtị
Nrị dị nma, ịchọ nma, ego, ezumike, ụmụaka, alụmdinanwunye, mmekọrịta ha na enyi ha…ihe masịrị ụmụnwaanyị karịrị akarị.
Leave a Reply