Akan’achi Steeti Oyo bu,Gọvanọ Seyi Makinde atụọla vootu nke ya. Ọ bụ vootu ya n’ọgbọ eluka nke Wɔ ọdụ 11 dị n’okporo ụzọ, Iwo Ibadan. Ebe a ka ọ tụkwara vootu nke ya n’oge ọchịchị ọkwa ogaala e mere n’abalio iri abuo na ise nke ọnwa Febrụwarị 2023. Ntuliaka nke taa bụ maka ọkwa ọkwa na ndị ụlọomeiwu steeti.
Leave a Reply