Take a fresh look at your lifestyle.

Amilela ichikọ na igu vootu na Steeti Abia

0 293

Ichiko na igu vootu ebirila oku na ntuliaka nke ndi Gọvanọ na ndi omeiwu Steeti na Aba,nke Steeti Abia,mpaghara southeast nke ala Naijiria.

Ndi ọrụ Independent National Electoral Commission, INEC,kwachpuru anya agu ka okwe siri gba na Ward 1, Eziama, Unit 17 dina Eziama Primary School, Aba North,nke Abia steeti.

Ndi nleba anya na ntuliaka kwuputara afo ojuju ha,sina emere ntuliaka a nke oma na ụzọ udo.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *