Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria bịanyere aka n’akwụkwọ  na nkwekọrịta  ndị Korea maka ịrụzi ụlọ nnụcha mmanụ agbadi.

Timothy Choji dere ya na bekee .

0 390

Naijiria bịanyere aka n’akwụkwọ  na nkwekọrịta  ndị Korea maka ịrụzi ụlọ nnụcha mmanụ agbadi.

 

Onye isi ala Muhammadu Buhari na Tọzdee na Seoul, South Korea, gosipụtara obi ụtọ ka ọ hụrụ mbinye aka nke Memorandum of Understanding (MoU) n’etiti Nigerian National Petroleum Company (NNPC) Ltd na Daewoo Group nke South Korea maka ịrụzigharị ụlọ ọrụ ebe a na-apịcha mmanụ agbadi na Kaduna.

Onye isi ala nwere obi ụtọ karịsịa ka mbinye aka ahụ gbasara mmezigharị na-aga n’ihu na ụlọ ọrụ na-apịcha mmanụ agbadi na Warri site n’aka otu Daewoo Group nke ga-ebupụta mmepụta mmanụ tupu ọkara mbụ nke 2023.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *