Ụfọdụ usoro ndị a gụnyere usoro esi ebelata imụ ọtụtụ ụmụ.
- Nwoke maọbụ nwaanyị iji okpunnabuenyi nke bekee kpọrọ ‘condom’
- Nwaanyị ịṅụ ọgwụ a kpọrọ ‘contraceptive pills’
- Nwaanyị itinye ihe bekee kpọrọ ‘intrauterine device’ n’ime ahụ ya iji gbochie ịtụrụ ime
- Ịgba ọgwụ na-egbochi ịtụrụ ime
- Usoro ịwa ahụ nke a na-akpọ ‘vasectomy’ … dgz
Leave a Reply