Enweghi ezumike zuru oke nwekwara ike ibute ọrịa ụbụrụisi dị iche iche.
mgbe ụfọdụ, mmadụ nwekwara ike ịmerụ onwe ya ahụ maọbụ merụọ ndị ọzọ ahụ maka ọrịa ụbụrụisi so na ihe enweghi ezumike na-ebute.
onye ọbụla gbaa mbọ wepụta oge maka ezumike n’ọrụ.
ịrahụ ụra zuru oke bụ ihe kacha mkpa n’ezumike.
Leave a Reply