Take a fresh look at your lifestyle.

Labour Party emela ka-amata ndi ga azọrọ ha ọkwa Gọvanọ na Steeti Kaduna

0 438

Comrade Jonathan Asake na Bashir Aliyu bụ ndi ga eji okoloto otu pati Labour Party (LP) azọ ọkwa gọvanọ na osote ya na Steeti Kaduna n’ntuliaka 2023.

Dika ha mere ntuliaka imeụlọ n’ụbọchi Tuuzde na Kaduna,onye ọzọ so zọọ ya bụ ọkwa bụ Mazi Shunom Adiga,rituru ebe ndi nnọchite anya si okpuru ọchichi iri abụọ na atọ enwere na Steetia kwadoro Asake.

Onyea ji okoloto Labour party azọ ọkwa gọvanọ rụtụrụ aka na Steeti Kaduna ahụtala nmebi akụlụba na ndn ndi mmadu,ya mere anyi ji chọ ezi onye ndn ka obia were ọchichi.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *