Take a fresh look at your lifestyle.

Dọkịta na-akwa akwa maka enweghị akụrụngwa a ga-eji gwọọ ndị ihe mberede mere.

0 437

 Dọkịta na ngalaba na-ahụ maka ihe mberede na mberede, Federal Medical Center, Abuja, Dr. Arome Adejo, na-akwa arịrị maka enweghị ngwá ọrụ iji gwọọ ndị ihe mberede ahụ metụtara karịsịa bụ ndị nọ n’ọnọdụ siri ike na ụlọ ọgwụ dị elu n’obodo a.

Dọkịnta Adejo kwupụtara nke a n’ajụjụ ọnụ ya na, “Enweghị akụrụngwa na-ebute ọnwụ nke ndị ihe mberede merụrụ.”

Dịka dọkịta si kwuo, ọtụtụ ụlọ ọgwụ gọọmentị n’obodo a enweghị  akọrọngwa ejienyocha ma na-elekwata ndi ihe mberede mere.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *