Chad kwupụtara ọnọdụ ụkọ nri, na-akpọ maka enyemaka
.
Mkpesa Chad na-abịa dị ka nzukọ n’etiti onye isi oche AU, onye isi oche nke kọmishọna AU na Onye isi ala Russia mere atụmatụ na Fraịde.
Chad kwupụtara ọnọdụ
ụkọ nri na mba ahụ na Tọzdee.
Otu United Nations mere atụmatụ n’afọ gara aga na ndị Chad di nde 5.5 ma ọ bụ karịa otu ụzọ n’ụzọ atọ nke ndị bi na ha chọrọ nnukwu enyemaka mmadụ ngwa ngwa. Ọnọdụ a kawanyere njọ naanị ka agha a lụrụ na Ukraine.
Leave a Reply