Kedu ihe Diala? NaijiriaOkwun'akuko By Chigo Last updated Apr 22, 2022 0 995 Share Kedu ihe bụ Diala? .” Diala bụ onye nwere onwe ya n’ala Igbo nke na-ekere oke . N’ akụkọ ndị nna nna ya, dịala bụ ndị na-emetọghị onwe ha, na ndị nweere onwe ha n’ihi na achụghị ha àjà nye chi ma ọ bụ Arusi. DIALANWEREONWE 0 995 Share FacebookTwitterGoogle+ReddItWhatsAppPinterestEmail
Leave a Reply